Mgbe ikpeazụ e tinyere ya ozi ọhụrụ 9 Nọvemba 2023 N'ụbọchị 17 ọnwa Aprel afọ 2023 bụ ụbọchị ikpeazụ ngalaba Independent National Electoral Commission (INEC) nyere otu ndọrọndọrọ ọchịchị ndị nọ n'Imo ...
Onye omeiwu Athan Achonu emeriela dịka onye ga-eji ọkọlọtọ Labour Party zọọ ọkwa onyeisiala Naịjirịa dịka ọ meriri ntụliaka ime ụlọ nke otu ahụ. Cheta na a ga-eme ya bụ ntụliaka nke ọkwa gọvanọ Imo ...